-adverts-

JOSSEYBEST MADUABUCHI – EBUBE | FREE Mp3 Download

JOSSEYBEST MADUABUCHI - EBUBE | Mp3 Download

0

Please JOIN Our Telegram Channel Today for Fast & Latest Gospel Music Updates

Josephine Chisom Maduabuchi popularly known as Jossybest drops a new single titled Ebube, in thanksgiving and celebration of God especially in this Yelutide season. Ebube is an igbo word which literally translates to the Glory of God and the song expresses this huge and awesome glory and as it also radiates around us wherever we are, and for that reason we can only but give gratitude and thanksgiving to God.

Download and be blessed.

Download

About Artist:

Josephine Chisom Maduabuchi ( jossybest) is a member of fountain of praise team,  Assemblies of God church, Victory Center, Kano, Nigeria. She is an entrepreneur and an author, one of the books she has written is ‘ Hope for the Afflicted’ She is married and blessed with Children.

Lyrics:

Intro: I Ebube Dike Ka – ibu
Jesus! Ojee na nmuo, Hallelujah!
Chorus: Ebube juru n’ ime chukwu, ebube juru n’ ime nnam, ebube juru n’ime, olisa bi n’igwe Daddy. Ebube  (2x)
Ebube (calling)
Ebube juru n’ime Chukwu
ebube juru n’ime nna’m
Ebube juru n’ime olisa bi n’ igwe daddy ebube (2x)

Solo1: mgbe mu na – ala ala, ebube so mu o, mgbe mu Na eje eje, ebube so mu o, ebube,ebube, ebube, Ribe ekele, Ribe ekele, Ribe otuto, Ribe otuto, Ribe ekele, Ribe ekele m jiri bia n’ iru give ebube……….
Ebube so mu o (4x) ebube
Ebube so mu o (4x) ebube.

Solo 2:
Eze Jesus onye oma
Oma Kam si bia uwa
Nwanne otu onye, onye oma
Ebube, ebube, ebube
Ribe ekele, ribe ekele
Ribe otuto, ribe otuto,
Ribe oji Jana njiri bia n’iru give ebube,
Ebube so mu’o (4x) ebube
Ebube so mu’o (4x) ebube
Chorus
Ebube juru n’ ime Chukwu
Ebube Chukwu n’ ime nna’m
Ebube juru n’ime olisa bi n’ igwe daddy ebube
Ebube juru n’ime Chukwu
Ebube juru n’ime nna’m
Ebube juru n’ime olisa bi n’ igwe daddy ebube

(Repeat solo 1)
(Back to chorus)
Solo 3
E ji mu ekele bia n’ iru gi
E ji mu otuto bia n’iru  gi
E ji mu ekele bia n’iru olisa bi n’igwe, Daddy, Ebube.
E ji mu ekele bia n’iru gi,
E ji mu otuto bia n’ iru gi
E ji mu ekele bia n’iru Jehovah Onye oma, Ebube

(Chorus)

Eze Jesus Onye -oma
Nwanne otu onye,Onye-oma
Omaka mu si bia uwa, Onye-oma,
Ebube ebube, Ebube
Chikadibia Onye Oma
Apatan’ekunwa, Onye oma
Onota mara echi, Onye-oma
Ebube ebube, Ebube.

Ebube so mu o(3x) Ebube

(Repeat chorus)

Mgbe mu na eje eje Ebube so mu o
Mgbe mu na ala ala Ebube so mu o
Aka nri aka ekpe
Ebube so mu o
Ebube ebube, Ebube
Iru na azu mu, Ebube so mu o
Elu na ala, Ebube so mu o
Ulo akwukwo, Ebube so mu o
Ebube ebube, Ebube
Ebe mu na asu ahia Ebube so mu o
Ebe mu na amu-ahia, Ebube so mu o,
Ebe mu na amu nwa, Ebube so mu o
Ebube ebube, Ebube
Ebe na alu di, Ebube so mu o
Ebe mu na aru oru, Ebube so mu o,
Ihe niile mu na eme n’uwa, Ebube ebube.
Ebube so mu o.

Ebube so mu o
Ebube so mu o
Ebube so mu o
Ebube.(2x)

Get real time updates directly on you device, subscribe now.

Leave A Reply

Your email address will not be published.

This site uses Akismet to reduce spam. Learn how your comment data is processed.


%d bloggers like this: