
INSTRUMENTALS:
Ewerem chukwu dimma eh
(I have a good God)
Ewerem chukwu dinso eh
(I have a Holy God)
Ewerem chukwu dimma eh
(I have a good God)
Jehovah bu aha eh
(Jehovah is his name)
Chukwu na eme mma eh /2x
(The God that does good)
CHORUS:
Jesus nke Nazareth le (Jesus of Nazareth )
Nke Nazareth
(Of Nazareth)
Jesus nke Nazareth le
Nke Nazareth
Odumebo Judah nke Nazareth le (Lion of the tribe of Judah of Nazareth)
Nke Nazareth (Of Nazareth)
Igbe na eche ndu nke Nazareth le (My Protector of Nazareth)
Nke Nazareth (of Nazareth)
Onye na eme mma nke Nazareth le (The Good God of Nazareth)
Nke Nazareth ( Of Nazareth)
Ewo Jesus nke Nazareth le (Oh Jesus of Nazareth)
Nke Nazareth ( Of Nazareth)
Ewo Jesus nke Nazareth le
Nke Nazareth (oh Jesus of Nazareth)
Jesus nke Nazareth le
Nke Nazareth ( Of Nazareth)
INSTRUMENTALS:
VERSE 1:
Ike mo (my strength), you are my rock eh
Ike mo (my strength), you are my source eh
You are good
You are kind
Jesus you are great o
Ike mo (my strength), you are my rock eh
Eze (King)you are my source eh
Ebube dike (Glorious God)
Onye na eme mma eh (The one who does good)
Agu na eche mba eh o (Protector)
CHORUS:
Jesus nke Nazareth le
Nke Nazareth
Jesus nke Nazareth le
Nke Nazareth
Odumebo Judah nke Nazareth le
Nke Nazareth
Igbe na eche ndu nke Nazareth le
Nke Nazareth
Onye na eme mma nke Nazareth le
Nke Nazareth
Ewo Jesus nke Nazareth le
Nke Nazareth
Ewo Jesus nke Nazareth le
Nke Nazareth
Ewo Jesus nke Nazareth le
Nke Nazareth
INSTRUMENTALS:
VERSE 2:
Chukwu onye bi Ebere (Good hearted God)
Daddy mo (my father), mmalite nogugu eh(Beginning and ending)
Jesus onye na eze ekepere (Jesus that answers prayers)
Daddy mo (my daddy), riwa otito (Receive my praise)
Nara ekele mo (Accept my thanksgiving)
Response: ahhh
Nara otito mo (Accept my praise)
Response: ahhh
Nara mbulu elu eh (Accept my lifting you up)
Response: ahhh
Chukwu oma meh(Good God)
Response: ahhh
Nara ekele mo
Response: ahhh
Nara otito mo
Response: ahhh
Nara mbulu elu eh
Response: ahhh
CHORUS:
Ewo Jesus nke Nazareth le
Nke Nazareth
Jesus nke Nazareth le
Nke Nazareth
Odumebo Judah nke Nazareth le
Nke Nazareth
Igbe na eche ndu nke Nazareth le
Nke Nazareth
Onye na eme mma nke Nazareth le
Nke Nazareth
Odumebo Judah nke Nazareth le
Nke Nazareth
Ewo Jesus nke Nazareth le
Nke Nazareth
Ewo Jesus nke Nazareth le
Nke Nazareth
Onye na eme mma nke Nazareth le
Nke Nazareth
Ewo Jesus nke Nazareth le
Nke Nazareth
INSTRUMENTALS:
CHORUS:
Ewo Jesus nke Nazareth le
Nke Nazareth
Jesus nke Nazareth le
Nke Nazareth
Odumebo Judah nke Nazareth le
Nke Nazareth
Ewo Jesus nke Nazareth le
Nke Nazareth
Onye na abia ozo nke(soon coming king)Nazareth le
Nke Nazareth
Jesus nke Nazareth le
Nke Nazareth
Odumebo Judah nke Nazareth le
Nke Nazareth
Ewo Jesus nke Nazareth le
Nke Nazareth
Ewo Jesus nke Nazareth le
Nke Nazareth
Jesus nke Nazareth le
Nke Nazareth
Odumebo Judah nke Nazareth le
Nke Nazareth
Onye na eme mma nke Nazareth le
Nke Nazareth
Ewo Jesus nke Nazareth le
Nke Nazareth
Jesus nke Nazareth le
Nke Nazareth
Odumebo Judah nke Nazareth le
Nke Nazareth
Ewo Jesus nke Nazareth le
Nke Nazareth






