[Kindly Publish]: Minister Onyinyechi – Ibughi Mmadu (Mp3 & Lyrics)
Ibughi Mmadu by Minister Onyinyechi

Lyrics: Ibughi Mmadu by Minister Onyinyechi
Ibughi Mmadu ihe ikwuru ka’ineme
Ibughi Mmadu ihe ikwuru ka’ineme
Omemma
Ibughi Mmadu
Onye oma
Ihe ikwuru ka’ineme
Ahunechemba
Ibughi Mmadu
Onyeoluebube
Ihe ikwuru ka’ineme
China meme mma
Ibughi Mmadu
Ibughi Mmadu ibughi Mmadu
Ihe ikwuru ka’ineme
You no be man o
Ibughi Mmadu
Onye oma
Ihe ikwuru ka’ineme
You no be man o
Ihe ikwuru ka’ineme….
Agu nechemna nwanne otuonye
Onunekwurumo
Okwuru onye amaghi ekwu okwu
Obu ihe ikwuru ka’ineme
Ihe ikwuru ka’ineme Ezem…
Ihe ikwuru ka’ineme
Ihe ikwuru ka’ineme oooo
Ihe ikwuru ka’ineme
Omemma
Ibughi Mmadu
Onye oma….
Ihe ikwuru ka’ineme
Agu nechemna….
Ibughi Mmadu
Onye oluebube
Ihe ikwuru ka’ineme
Ebubedike n’agha
Akpogi oti ugboro iza ugboro asaa
One mgbe onyiri dike
Dike ndikerere Dike ndikerere
Odogwu n’agha
Odogwu n’agha
Omemma
Odogwu n’agha
Ome ihe ukwu
Odogwu n’agha
Obata Obie
Oloro ihe loro ihe biara ilom
Oloro ihe loro ihe biara ilom
Eeeee
Mountain melter…
Ihe ikwuru ka’ineme…
Ihe ikwuru ka’ineme
Ihe ikwuru ka’ineme
Obu ihe ikwuru ka’ineme Ezem
Ihe ikwuru ka’ineme
Hei…
Ihe ikwuru ka’ineme oooo
Ihe ikwuru ka’ineme
Aahaa Omemma mma ma ma ma ma mma mma mmaaaaa
Ihe ikwuru ka’ineme
Obu ihe ikwuru ka’ineme Ezem
Ihe ikwuru ka’ineme
Odogwu n’agha n’agha n’agha n’agha n’agha n’agha n’agha ka ibu
Ihe ikwuru ka’ineme
Ahaaa,,, let’s go aye ye ye ye ye ye ye ye ye
Ihe ikwuru ka’ineme
Oloru ihe loro ihe loro ihe loro ihe loro ihe loro ihe loro enyi
Ihe ikwuru ka’ineme
Egwu di ya oo seba seba seba seba seba
Ihe ikwuru ka’ineme
God is not a man that He should lie
Imara na Chukwu aburo mmmadu
Gbaara ya egwu di mma
I gbaara ya egwu di mma
Onye gi Onyinye Mara mma
Come on now
Oya aha






